Jeremiah 34:12 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
okwu Jehova we rue Jeremaia nti site na Jehova, si,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, okwu Onyenwe anyị ruru Jeremaya ntị sị ya,