Jeremiah 42:7 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
O rue, mb͕e ubọchi iri gwusiri, na okwu Jehova ruru Jeremaia nti.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ụbọchị iri gasịrị okwu Onyenwe anyị ruru Jeremaya ntị.