Jeremiah 48:16 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Nhuju-anya Moab di nso ibia, ihe ọjọ ya nēme kwa ngwa nke-uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ọdịda Moab dị nso; oke nhụju anya ya ga-abịakwa ọsịịsọ.