Jeremiah 5:26 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'ihi na ahuwo ndi nēmebi iwu n'etiti ndim: ha nēle anya buruburu, dika ndi-osi-ọnyà si eche anwu; ha esiwo ọnyà, ọ bu madu ka ha nānwude.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“E nwere ndị ajọ mmadụ nʼetiti ndị m, ndị na-edo onwe ha dịka ndị mmadụ na-esiri nnụnụ ọnya, dịka ndị na-esi ọnya ka ha nwude mmadụ.