Job 10:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
M'gāsi Chineke, Amalam ikpe; Me ka m'mara ihe kpatara I ji som se okwu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe m ga-agwa Chineke bụ nke a: Apụtala maa m ikpe, kama gwa m ihe mere i ji ama m ikpe.