Job 23:15 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'ihi ya ka m'nāma jijiji n'iru Ya; Anamaghọta, m'nātu kwa oké egwu Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi ya ka obi ji ama m jijiji nʼihu ya; mgbe m chetara banyere ihe ndị a niile, ana m atụ egwu ya.