Job 25:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọchichi na oké egwu di n'aka-Ya; O nēme udo n'ebe-Ya nile di elu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ike ọchịchị na oke egwu bụ nke Chineke; Ọ bụ ya na-eme ka udo dịrị nʼeluigwe.