Job 25:6 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ò gēsi kwa aṅa di ọcha, bú madu, nke bu nání ikpuru? Ma-ọbu nwa nke madu, nke bu nání idide?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ka ọfọdụzie nwa mmadụ efu mụrụ, nke bụ naanị ikpuru, mmadụ, nke bụ naanị idide.”