Job 26:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ì siwo aṅa yere ya aka, bú onye nēnweghi ike? Í siwo aṅa zọputa ogwe-aka nke ume nādighi?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Lee ka i si nyere onye na-adịghị ike aka! Leekwa ka i si zọpụta ogwe aka nke onye ume na-adịghị!