Job 27:10 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ìhe nke Onye puru ime ihe nile gātọ ya utọ? Ọ̀ gākpọku Chineke na mb͕e nile?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ ga-achọta ihe ụtọ nʼime Onye pụrụ ime ihe niile? Ọ ga-akpọku Chineke mgbe niile?