Job 27:3 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
(N'ihi na ogologo mb͕e nile umem di nimem, Mọ nke Chineke di kwa n'imem;)
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ogologo mgbe m nwere ndụ nʼime m, mgbe iku ume Chineke dịkwa nʼimi m,