Job 31:2 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
N'ihi na gìni bu òkè nke Chineke sitere n'elu? Ma-ọbu ihe-nketa nke Onye puru ime ihe nile sitere n'ebe di elu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na, gịnị bụ oke mmadụ ketara nʼaka Chineke onye bi nʼelu; gịnị bụkwa ihe nketa ya site nʼaka Onye pụrụ ime ihe niile nọ nʼelu?