Job 34:15 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Anu-aru nile gēkubìkọ ume, Mdu gālaghachi kwa n'ájá.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
mmadụ niile ga-alakọta nʼiyi, mmadụ niile ga-alaghachikwa nʼaja.