Job 36:32 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Ọ jiwo ìhè kpuchi ọbu-aka-Ya abua; We nye ya iwu imegide onye nēmegide Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O ji amụma nke egbe eluigwe kpojuo aka ya, ma na-enye ya iwu itida ihe ọbụla ọ chọrọ.