Job 37:4 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Mb͕e ọ gasiri olu nāb͕ọ uja; Ọ nēwere olu nbili-elu-Ya ma éb͕è-elu-igwe: Ọ dighi-eb͕ochi ha mb͕e anānu olu-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a gasịa, ihe ọzọ na-eso ya bụ mbigbọ nke olu ike ya; ụda olu ya na ada ụda dịka egbe eluigwe, mgbe olu ahụ dara dakwasị, ọ naghị egbochi amụma igbu egbu.