Job 42:13 — Compare Translations
2 translations compared side by side
Igbo 2006
O nwe-kwa-ra umu-ndikom asa na umu-ndinyom atọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chineke mekwara ka ọ mụta ụmụ ndị ikom asaa, na ụmụ ndị inyom atọ ọzọ.
Recommended Reading