Job 7:18 — Compare Translations

2 translations compared side by side

Igbo 2006
Na I nēleta kwa ya ututu nile, Na I nānwaputa ya na mb͕e dikarisiri ntà nile?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
i ji na-enyocha ya ụtụtụ niile, ma na-anwale ya mgbe mgbe?