John 1:11 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bịara nꞌụwa ahụ bụ nke aka ya, ma ndị ahụ bụ ndị nke ya anabataghị ya.
Igbo 2006
Ọ biakutere ihe nke aka Ya, ma ndi nke aka Ya akpọbataghi Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bịakwutere ihe ndị ahụ bụ ndị nke ya, ma ndị ahụ bụ ndị nke ya anabataghị ya.