John 1:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jọn omee baptizim mere ka igwe mmadụ ahụ nile mata Kraịst mgbe o tiri mkpu sị, “Lee! Onye a bụ onye ahụ m gwara unu ihe banyere ya, sị, onye dị ukwuu karịa m na-abịa, ọ dị ukwuu karịa m nꞌihi na ọ na-adị rị tupuu amụọ m.”
Igbo 2006
Jọn nāb͕ara Ya àmà, nēti kwa nkpu, si, Onye a bu Onye m'kwuru okwu bayere Ya, si, Onye ahu Nke nābia n'azum aghọwo Onye burum uzọ: n'ihi na Ọ buri Onye mbu n'ebe m'nọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jọn gbara ama banyere ya mgbe ọ na-eti mkpu na-asị, “Onye a bụ onye ahụ m kwuru banyere ya, ‘Onye na-abịa m nʼazụ dị ukwuu karịa m, nʼihi na o bukwa m ụzọ dịrị.’ ”