John 1:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ dịbeghị onye ọ bụla ji anya ya hụ Chineke anya mgbe ọ bụla, ma Jisọs Kraịst, onye nanị ya bụ Ọkpara Chineke, bụrụkwa onye ya na Chineke nọ rị site na mbụ egosila anyị onye Chineke bụ, meekwa ka anyị mata ya.
Igbo 2006
Ọ dighi onye ọ bula huworo Chineke mb͕e ọ bula; Chineke, bú Ọkpara amuru nání Ya, Onye nādabere n'obì Nna-Ya, Onye ahu kọrọ Ya nye madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dịbeghị onye ọbụla hụrụla Chineke, ma Chineke, onye naanị ya bụ Ọkpara Nna mụrụ. Onye ya na Nna dị na mma, emeela ka anyị mata ya.