John 1:19 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ ndị isi ndị Juu bi na Jerusalem zigara ụfọdụ ndị nchụaja ụlọ nsọ ukwu Chineke, na ndị Livayị naeje ozi nꞌụlọ nsọ ahụ, ka ha bịakwute Jọn, jụọ ya ajụjụ sị, “Ị bụ onye?”
Igbo 2006
Nka bu kwa àmà Jọn, mb͕e ndi-Ju siri na Jerusalem zigara ya ndi-nchu-àjà na ndi Livai ka ha jua ya, si, Gì onwe-gi bu onye?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a bụ ịgba ama Jọn mgbe ndị ndu ndị Juu nọ na Jerusalem zipụrụ ndị nchụaja na ndị Livayị ka ha bịa jụọ ya onye ọ bụ?