John 1:20 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jọn omee baptizim ezoghị ihe ọ bụla nꞌebe ha nọ. Kama ọ gwaghere ha ọnụ sị ha, “Mụ onwe m abụghị m Onye nzọpụta ahụ.”
Igbo 2006
O we kwuputa, ọ gọghi kwa agọ; ma o kwuputara, si, Mu onwem abughi Kraist ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O mechighị ọnụ ya, kama o kwupụtara sị, “Abụghị m Kraịst ahụ.”