John 1:22 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị nchụaja ahụ jụrụ Jọn ajụjụ ọzọ sị ya, “Onye kwanụ ka ị bụ? Biko gwa anyị eziokwu ka anyị nweta ọsịsa dị mma anyị ga-asa ndị zitere anyị.”
Igbo 2006
Ya mere ha siri ya, Ì bu onye? ka ayi we nye ndi zitere ayi ihe-ọziza. Ì si gini bayere onwe-gi?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha sịrị ya, “Ị bụ onye? Nye anyị ọsịsa anyị ga-eweghachiri ndị zitere anyị. Gịnị ka i kwuru banyere onwe gị?”