John 1:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ahụ Jọn gwara ha sị, “Abụ m nanị olu na-eti mkpu nꞌọzara na-asị, ‘Jikerenụ nꞌihi ọbịbịa nke Onyenwe anyị!’ Nke a bụ mmezu amụma ahụ Aịzaya buru nꞌoge ya.”
Igbo 2006
Ọ siri, Mu onwem bu olu otù onye nēti nkpu n'ọhia, si, Menu uzọ Onye-nwe-ayi ka o guzozie ike, dika Aisaia onye-amuma kwuru.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ sịrị, dịka Aịzaya onye amụma kwuru, “Abụ m onye na-eti mkpu nʼime ọzara, ‘Meenụ ka ụzọ Onyenwe anyị guzozie.’ ”