John 1:25 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha jụrụ Jọn ajụjụ ọzọ sị, “Ọ bụrụ na ị bụghị Onye nzọpụta ahụ, ma ọ bụ Ịlaịja, ma ọ bụ onye amụma ahụ, gịnị mere i ji eme ọtụtụ mmadụ baptizim?”
Igbo 2006
Ha we jua ya, si ya, Ọ̀ bu kwa gini mere i nēme baptism, ma ọ buru na gi onwe-gi abughi Kraist ahu, ma i bughi Elaija, ma i bughi onye-amuma ahu?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
jụrụ ya, sị, “Gịnị mere i ji na-eme baptizim ọ bụrụ na ị bụghị Kraịst maọbụ Ịlaịja, maọbụ onye amụma ahụ?”