John 1:26 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jọn zara sị ha, “Ana m eji mmiri efu eme mmadụ baptizim, ma ọ dị otu nwoke guzo nꞌetiti unu onye unu naamataghị, onye ga-ebido ọrụ ya nꞌoge na-adịghị anya site ugbu a.
Igbo 2006
Jọn zara ha, si, Mu onwem nēji miri me baptism: n'etiti unu ka otù Onye nēguzo Nke unu onwe-unu nāmataghi,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jọn zara ha sị, “Eji m mmiri na-eme baptizim, ma ọ dị otu onye nọ nʼetiti unu nke unu na-amaghị.