John 1:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụkwa ihe banyere ya ka m na-agwa unu. Nꞌezie, eturughi m ịtọghepụ eriri dị nꞌakpụkpọ ụkwụ ya.”
Igbo 2006
bú Onye ahu Nke nābia n'azum, Onye mu onwem nēkwesighi itọpu eriri akpukpọ-ukwu-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ahụ nke na-abịa nʼazụ m, onye m na-erughị ịtọpụ eriri akpụkpọụkwụ ya.”