John 1:28 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ihe ndị a nile mere nꞌobodo nta a na-akpọ Betani nke dị nꞌofe mmiri osimiri Jọdan. Nꞌebe ahụ ka Jọn nọ naeme ndị mmadụ baptizim.
Igbo 2006
Emere ihe ndia na Betani n'ofè Jọdan, ebe Jọn nēme baptism.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe a mere na Betani nʼofe osimiri Jọdan bụ ebe Jọn nọ na-eme baptizim.