John 1:29 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌechi ya, mgbe Jọn hụrụ Jisọs ka ọ na-abịa nꞌakụkụ ebe ọ nọ, o tiri mkpu sị, “Lee Nwa atụrụ Chineke, onye naebupụ mmehie ụwa!
Igbo 2006
N'echi-ya ọ hu Jisus ka Ọ nābiakute ya, o we si, Le, Nwa-aturu Chineke, Nke nēbupu nmehie nke uwa!
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼechi ya, ọ hụrụ ka Jisọs na-abịakwute ya sị, “Leekwa, Nwa Atụrụ Chineke, onye na-ebupụ mmehie ụwa.