John 1:3 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
E kere ihe nile site nꞌaka ya. Nꞌezie, ọ dịghị ihe ọ bụla e kere eke nke a na-ekeghị site nꞌaka ya.
Igbo 2006
Ekère ihe nile site n'aka-Ya; ekèghi kwa otù ihe ọ bula nke ekèworo ma Ọ nọghi ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E sitere na ya kee ihe niile, ọ dịghịkwa ihe ọbụla e kere eke nke a na-ekeghị site na ya.