John 1:31 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Amatakwaghị m na ọ bụ ya. Kama ana m eme-ndị mmadụ baptizim ebe a ka ọ dịrị m mfe igosi ya nye ndị Izirel nile.”
Igbo 2006
Mu onwem amaghi kwa Ya; ma ka eme Ya ka Ọ puta ìhè nye Israel, n'ihi nka ka mu onwem biara nēji miri eme baptism.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mụ onwe m amataghị ya, ma a bịara m were mmiri na-eme baptizim nʼihi nke a, ka e kpughee ya nye ndị Izrel.”