John 1:35 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌechi ya kwa, Jọn na mmadụ abụọ ndị na-eso ụzọ ya, guzoro nꞌotu ebe.
Igbo 2006
Ọzọ n'echi-ya Jọn guzoro, ya na madu abua nime ndi nēso uzọ-ya;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼechi ya, Jọn na mmadụ abụọ ndị na-eso ụzọ ya guzoro nʼebe ahụ ọzọ.