John 1:36 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọ hụrụ Jisọs ka ọ na-agafe nꞌebe ahụ ha nọ, o legidere ya anya sị, “Lee Nwa atụrụ Chineke!”
Igbo 2006
o we le Jisus anya ka Ọ nējeghari, ọ si, Le, Nwa-aturu Chineke!
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ọ hụrụ Jisọs ka ọ na-agafe, ọ sịrị, “Leenụ, Nwa Atụrụ Chineke.”