John 1:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe mmadụ abụọ ahụ nụrụ ihe Jọn kwuru, ha tụgharịrị soro Jisọs.
Igbo 2006
Madu abua ahu ndi nēso uzọ-ya we nu ka ọ nēkwu, ha we so Jisus.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe mmadụ abụọ ahụ na-eso ụzọ ya nụrụ nke a, ha tụgharịrị soro Jisọs.