John 1:38 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs lere anya nꞌazụ hụ ka mmadụ abụọ ahụ na-eso ya. Ọ jụrụ ha sị, “Onye ka unu na-achọ?” Ha zara ya sị, “Onye ozizi olee ebe i bi?”
Igbo 2006
Jisus we chigharia, kiri ha ka ha nēso Ya, Ọ si ha, Gini ka unu nāchọ? Ha we si Ya, Rabai (nke isi-ya bu, ma asugharia ya, Onye-ozizí), òle ebe I bi?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs tụgharịrị hụ ka ha na-eso ya, ọ sịrị ha, “Gịnị ka unu chọrọ?” Ha sịrị ya, “Rabbi” (nke pụtara “Onye ozizi”), “olee ebe i bi?”