John 1:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌime ya ka ihe nile nwere ndụ siri nwee ndụ ha, nꞌihi nke a, ndụ ahụ dị nꞌime ya na-enyekwa ndị nile bi nꞌụwa ìhè.
Igbo 2006
Nime Ya ka ndu diri; ndu ahu buru kwa Ìhè nke madu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼime ya ka ndụ dịrịị, ndụ ahụ bụkwa ìhè nye mmadụ niile,
Recommended Reading