John 1:40 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Otu nꞌime mmadụ abụọ ahụ hụrụ Jisọs soro ya, bụ Anduru nwanne Saimọn Pita.
Igbo 2006
Otù nime madu abua ahu ndi nuru okwu si n'ọnu Jọn puta, ndi so-kwa-ra Ya, bu Andru, nwa-nne Saimon.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu nʼime mmadụ abụọ ahụ nụrụ ihe Jọn kwuru, nke sooro ya bụ Andru nwanne Saimọn Pita.