John 1:41 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anduru siri nꞌebe ahụ pụọ chọta Pita nwanne ya sị ya “Anyị achọtala Onye nzọpụta ahụ.”
Igbo 2006
Onye ahu buru uzọ chọta nwa-nne nke aka ya, bú Saimon, si ya, Ayi ahuwo Mesaia-ayi (nke bu, ma asugharia ya, Kraist).
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ihe mbụ o mere bụ ịchọta Saimọn nwanne ya sị ya, “Anyị achọtala Mezaya ahụ” (onye a na-akpọkwa Kraịst).