John 1:43 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nꞌechi ya, Jisọs kpebiri ijeru Galili. Mgbe o ruru ebe ahụ ọ hụrụ Filip gwa ya okwu sị ya, “Soro m.”
Igbo 2006
N'echi-ya Ọ chọrọ ipu ga Galili, O we hu Filip: Jisus we si ya, Som.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼechi ya, o kpebiri ịga Galili. Mgbe ọ hụrụ Filip, ọ sịrị ya, “Soro m.”