John 1:44 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Filip a bụkwa onye Betsaida, nke bụkwa obodo Anduru na Pita.
Igbo 2006
Ma Filip bu onye Betsaida, onye si n'obodo Andru na Pita puta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Filip bụ onye obodo Betsaida dị ka Andru na Pita.