John 1:45 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Emesịa, Filip pụrụ chọta nwoke a ana-akpọ Nataniel gwa ya sị, “Anyị ahụla Onye nzọpụta ahụ. Onye ahụ Mosisi na ndị amụma kwuru ihe banyere ya, Jisọs nwa Josef, onye obodo Nazaret.”
Igbo 2006
Filip we chọta Nataniel, si ya, Ayi ahuwo Onye Moses dere ihe bayere Ya n'akwukwọ iwu, Onye ndi-amuma dekwara ihe bayere Ya, Jisus Onye Nazaret, Nwa Josef.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Filip chọtara Nataniel sị ya, “Anyị achọtala onye ahụ Mosis dere banyere ya nʼiwu, onye ndị amụma dekwara banyere ya, Jisọs onye Nazaret, nwa Josef.”