John 1:47 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Jisọs hụrụ Nataniel ka ọ na-abịa nso ebe ọ nọ, ọ sịrị, “Lee! Nke a bụ nwa afọ Izirel nꞌeziokwu! Aghụghọ ọ bụla adịghị nꞌime ya!”
Igbo 2006
Jisus huru Nataniel ka ọ nābiakute Ya, O we kwue okwu bayere ya, si, Le, onye Israel n'ezie, onye aghughọ nādighi ya n'aru!
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe Jisọs hụrụ ka Nataniel na-abịaru ya nso, o kwuru sị, “Leenụ ezi nwa afọ Izrel onye aghụghọ na-adịghị nʼime ya.”