John 1:48 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nataniel jụrụ Jisọs ajụjụ sị, “Ì si aṅaa mata onye m bụ?” Ma Jisọs zara ya sị, “Tupuu Filip akpọọ gị, ahụrụ m gị ka ị nọ nꞌokpuru osisi fiigi ahụ.”
Igbo 2006
Nataniel si Ya, Òle ebe I maram? Jisus zara, si ya, Mb͕e Filip akākpọghi gi, mb͕e i nọ n'okpuru osisi fig, ahurum gi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nataniel sịrị ya, “Olee otu i si mata onye m bụ?” Jisọs sịrị ya, “Tupu Filip akpọ gị, ahụlarị m gị ka ị nọ nʼokpuru osisi fiig.”