John 1:49 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nataniel zara sị ya, “Onyenwe anyị, nꞌeziokwu ị bụ Ọkpara Chineke ahụ! Ị bụkwa Eze Izirel!”
Igbo 2006
Nataniel zara Ya, si, Rabai, Gi onwe-gi bu Ọkpara Chineke; Gi onwe-gi bu Eze Israel.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, Nataniel zaghachiri, “Onye ozizi, ị bụ Ọkpara Chineke; ị bụ eze Izrel.”