John 1:5 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ezi ndụ ahụ dị nꞌime ya bụ ìhè na-enwu nꞌime ọchịchịrị. Ọchịchịrị ọ bụla enwebekwaghị ike ịmenyụ ìhè ahụ dị nꞌime ya.
Igbo 2006
Ìhè ahu we nāmu n'ọchichiri; ọchichiri ahu ejideghi kwa ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ìhè ahụ na-enwu nʼime ọchịchịrị, ma ọchịchịrị ahụ emenyụghị ya.