John 1:50 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs jụrụ Nataniel ajụjụ sị, “Ì kweere na m bụ Onye nzọpụta ahụ nꞌihi na m gwara gị na m hụrụ gị nꞌokpuru osisi fiigi ahụ? Nꞌezie, ị ga-ahụ ihe dị ukwuu karịa nke a, nke pụrụ igosi gị na mụ onwe m bụ Onye nzọpụta ahụ nꞌeziokwu.
Igbo 2006
Jisus zara, si ya, N'ihi na M'siri gi, Ahurum i n'okpuru osisi fig, ì kwere ekwe? i gāhu ihe kariri ihe ndia uku.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara sị ya, “I kwere nʼihi na agwara m gị na ahụrụ m gị nʼokpuru osisi fiig? Ị ga-ahụ ihe dị ukwuu karịa nke a.”