John 1:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ dị otu nwoke Chineke zitere a na-akpọ Jọn.
Igbo 2006
Otù nwoke putara, onye ezitere site n'ebe Chineke nọ, aha-ya bu Jọn.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ dị otu nwoke Chineke zitere, aha ya bụ Jọn.