John 1:8 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jọn nꞌonwe ya abụghị ìhè ahụ. Ọ bụ nanị onye gbara ama kọwaakwa ihe banyere ìhè ahụ.
Igbo 2006
Ya onwè-ya abughi Ìhè ahu, kama ọ biara ka o we b͕ara Ìhè ahu àmà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya onwe ya abụghị ìhè ahụ, ọ bịara naanị ịgba akaebe banyere ìhè ahụ.