John 1:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌikpeazụ, Okwu ahụ bụ ìhè nke ụwa, bịara nꞌụwa. Ọ bịara inye onye ọ bụla bi nꞌụwa ìhè.
Igbo 2006
Ezi Ìhè ahu diri, Nke nēnye madu ọ bula nke nābia nime uwa ìhè.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ezi ìhè ahụ nke na-enye mmadụ ọbụla ìhè na-abịa nʼime ụwa.