John 10:1 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ka m gwa unu eziokwu, onye ọ bụla na-achọghị isite nꞌụzọ banye nꞌọgba a na-edebe atụrụ, ma chọọ ka o site na mgbidi ụlọ ahụ wufee bụ onye ohi.
Igbo 2006
N'ezie, n'ezie, asim unu, Onye nēsiteghi n'ọnu-uzọ ba n'ogige aturu, kama o si n'ebe ọzọ nārigo ibà, onye ahu bu onye-ori na onye nāpunara madu ihe.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Nʼezie, nʼezie, agwa m unu, onye ọbụla na-adịghị esite nʼọnụ ụzọ aba nʼọgba atụrụ kama ọ na-arị elu ka o site nʼelu ụlọ ahụ wufee, bụ onye ohi bụrụkwa onye na-apụnara mmadụ ihe.